Youths Talk: Gịnị ka ị ga-eme ma ọ bụrụ na inwee ohere ichi Naịjirịa?

Aha onyonyo, Youths Talk: Gịnị ka ị ga-eme ma ọ bụrụ na inwe ohere ichi Naịjirịa?

Ọ ga-adịkwa egwu mana enye ndị a imi, ha ga-akpọ ụtaba.

Ndị ntọroọbịa a ekweghị ekwe maka na ha na-ekwupute ihe ha ga-eme maọbụrụ na ha nwee ohere ịchị Naịjirịa.

Akụkọ ndị ga-amasị gị