Met Gala 2019: Ọgọdọ ụmụnwaanyị sụ bụ ọgbara Igbo gharịị

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Ụmụwaanyị bịara Met Gala 2019 ekweghị ekwe site n'udiri uwe ha yi bịa ya bụ mmemme.

Met Gala bụ mmemme a na-eme kwa afọ kwa afọ nke "Costume Institute Metropolitan Museum of Art" dị na New york na-ahazi.

E ji uwe na-achaba n'anya nakwa etu akwụkwọ ikike eji abanye ya si gaala ọnụ.

Katty Perry kụrụ uwe dịka nri n'onyonyo a si akara twitter ya

Celine Dion sị ka ya ghọọ tolotolo

Cardi B yi uwe dịka ọkụ si n'ime ugwu apụta

Uwe ndị be Kim Kardashian kụrụziri bụ ụwa bịa lele

Lupita nyongo puziri nku sị ka ha fee

Akụkọ ndị ga-amasị gị: