Muhammadu Buhari: Onyeisiala efebatala Naịjirịa

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

Ọ bụ n'akara soshal midia Lauretta Onochie bụ onye enyemaka onyeisiala ka akụkọ a siri pụta

Ihe onyonyo gosiri ebe Buhari si n'ime ụgbọelu aripụta dịka n'ọdọụgbọelu dị n'Abuja taa.

Ụfọdụ mmadụ si ya nọọ na njem ya dịka Umaru Sueleiman.

E be ndị dịka Moun Erah na-ajụ Onochie ma ọ bụ ọrụ ka o nwere ihe ọzọ onyeisiala gara ime na mba ofesi.

Keleccie na-ajụkwa etu njem imeụlọ si ghọrọ njem ọrụ.