Kelechi Amadi-obi: Ise foto ka m ji akọ akụkọ ọbụla m chọrọ ikọ

Aha onyonyo, Arts: 'Ihe osise ka m ji akọ akụkọ ọbụla m chọrọ ikọ' Kelechi Amadi-obi

Ọ bụ eziokwu na ọ gụrụ ihe gbasara ọkaiwu na Mahadum mana ihe osise na-amasị Kelechi Amadi Obi nke ukwu.

Gere ihe niile o kwuru ihe osise merela ya kamgbe o bidoro ya.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: