Electricity supply: 'Enweghi ọkụ latrịk na-anyụ anyị ịkpakwụ'

Aha onyonyo, Electricity supply: 'Enweghị ọkụ latrịk na-anyụ anyị ikpakwụ'

"M tinye ihe nri n'ụlọ njuoyi, o mebie". "Enweghị ọkụ emebiela ahịa m na-azụ."

Nke a bụ ụfọdụ ihe ndị Enugu na-ekwu ma na-arịọ ka gọọmenti gbatara ha ọsọ enyemaka maka enweghị ọkụ latrịk.