'Ọrụ gị kwesiri ịbụ nke kachasị mma na foto'
Kelechi Amadi-Obi bụ onye ndụmọdụ ama ama dịka onye osefoto na Naịjịrịa, Afịrịka na ala bekee.
Ọ gwara anyị n'ime onyonyo a, ihe ị kwesiri ị ma, ma mee maọbụrụ na ị chọrọ ka ị dịka ya dika onye osefoto.
Lee ya n'uju ebe a.
Akụkọ ndị ga-amasị gị: