Nightlife: Abakaliki aghọọla ebe ọkụ na-enwu n'elu
Ikpori ndụ n'abalị abụghị ihe e jiri mara Alaigbo. O dịghịrị Abakaliki bụ isiobodo Ebonyi steeti iche.
Mana obere mgbanwe na-adịzị ugbua dịka ihe mmepe obodo juputaziri ebe ahụ na-eme ọtụtụ ndị mmadụ na-agbaburu ebe ahụ ọsọ na-enugazị ebe ahụ n'ihi mma ya.
Lee etu Abakaịlị na-adịzị n'abalị n'ihe nkiri a:

