Trevor Noah: Kedụ nke bụ ịgafe Italy gawa Britain ịzụ pizza?

Ebe foto si, Getty Images
Ọ bụ ihe ọchị ka ọ bụ akwa na ụwa jizi Naijiria eme ihe ọchị maka ịtụbata ihe ndị enweghị isi site na mba ọzọ?
Ọkpaọchị mba South Africa bị ala bekee bụ Trevour Noah sị na ya aghọtaghị ihe mere ndị Naijiria ga-eji na-agafe mmiri na asaa, mba na asaa iji ga zụọ achịcha bekee a kpọrọ pizza na mba Briten.
Noah onye kwuruuru nke n'ihe onyonyo ọ na-egosi a kpọrọ 'Daily Show' jụrụ," Kedụ nke bụ ịga Briten, ebe i nwere ike ịzụ pizza na Italy?"
Nke a na-eme dịka Mịnịsta na-ahụ maka orugbo bụ Audu Ogbeh tụrụ arịrị n'ihe onyonyo sị na ụmụ Naijiria ụfọdụ na-atụbata pizza ma were ụgbọelu 'British Airways' ebubata ya.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Njakiri ahụ na-ewu na soshal midia dịka ọ gbarụrụ afọ ọtụtụ ndị Naijirịa ndị kwuru na okwu ahụ atọghị ha ọchị ma ọlị.
@MydearVic kwuru na njakịrị ahụ kpọọ nkụ karịa achịcha.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
@ Dad_dyPaul kwuru na kama Noah ga na-ekpuchi Afrịka ọ na-agba ha n'anwụ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
Mana ụfọdụ dịka @telesthesiatats na @VillageGirl___ kwuru na njakịrị ahụ tọrọ ezigbo ọchị.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4

End of X post, 5