Arsenal: Ana m egosi ụwa na ndị Naịjirịa abụghị ndị ohi - Kelechi Arsenal

Aha onyonyo, Ana m egosi ụwa na ndị Naịjirịa abụghị ndị ohi - Kelechi Arsenal

Kelechi Anyikude bụ nwaafọ Igbo ama ama na Lọndọn kwuru etu o si egosi ndị mbaụwa na ọ bụghị ndị Naịjirịa niile dị njọ.

Ọ gwakara BBC Igbo etu o si malite ịza 'Kelechi Arsenal', ma bụrụ onye ndị mmadụ na-akwụsị ka ha sere foto.

O kwukwara etu o si were ohere o nwere iji akwalite asụsụ na omenaala Igbo na mba ofesi.

Ị ma na ọ gụrụ akwụkwọ rue ogogo Phd na ngalaba "Engineering" na-ahụ maka gburugburu ebe obibi?

Akụkọ ndị ga-amasị gị: