Bouteflika onyeisiala mba Algeria arituola n'ọkwa

Ebe foto si, Getty Images
Akụkọ na-eru anyị ntị ugbua na-ekwu na Abdelaziz Bouteflika arịtuola n'ọkwa dịka onyeisiala.
Nke a na-abịa dịka o kwuru na ọ ga-aritu n'ọkwa n'ụbọchị iri abụọ na asatọ nke ọnwa Eprelu.
Akụkọ ka na-abịa




























