Canada Immigration: Ị chọrọ 'ịgbaga' mba a?

Ebe foto si, Getty Images
Mba Kanada ekwuola na ha na-atụ anya ịnabata ihe ruru mmadụ otu nde na puku narị abụọ n'ime afọ atọ na-abịa.
Nke a emeela ka ọtụtụ ndị mmadụ gụnyere ndị Naịjiria na-achọ ma ohere ọ ga-adịrị ha.
Nke a abụghị mbụ ndị Naịjiria na-achọkwa etu ha si agafe mba Kanada.
Mgbe e yigharịrị ntuliaka e kwesịrị ime n'ụbọchị 16 nke Febrụwarị 2019, ụfọdụ ndị mmadụ malitekwara ịchọ ụzọ ha si agbaga Kanada.
O wuru ewu na soshal midia nke ọma, mere ka BBC wepụta ihe na-egosi etu ị ga-esinwu gaa (ma ike dịkwa gị o).
Nke a na-eche na:
- Opekatampe ihe mmadụ ga-ejinwu ụkwụ gaa bụ mita 1.4 kwa ntabianya
- Opekatampe ọsọ ụgbọelu na-eji efe bụ 460 mph
- Opekatampe ọsọ e ji anya ụgbọala bụ 90 km/h
- Ị ga-aganwu ije n'elu mmiri
- Ị ga-anyanwu ụgbọala n'elu mmiri
- Ị ga-aganwu ije akwụsị akwụsị
- Enweghi ebe ị ga-akwụsị ma i fee n'ụgbọelu
- Ị ga-agafenwu oke ala ọbụla
Ịga ije
- Ọ ga-ewe gị ihe ruru 2 months na otu week iji gaa ije site na Lagos ruo Toronto (Canada)
- Ọ ga-ewe gị ihe ruru 3 months na 4 weeks iji gaa ije site na Lagos ruo Syndey (Australia)
- Ọ ga-ewe gị ihe ruru 2 months na 1 week iji gaa ije site na Lagos ruo New York (US)
- Ọ ga-ewe gị ihe ruru 1 month na 2 weeks iji gaa ije site na Lagos ruo London (UK)
- Ọ ga-ewe gị ihe 3 atọ months iji gaa ije site na Lagos ruo Beijing (China)
- Ọ ga-ewe gị ihe ruru 3 month na abụọ weeks iji gaa ije site na Lagos ruo Berlin (Germany)
Iji ụgbọala
- Ọ ga-ewe gị ihe ruru 3 days na 21 hours iji gbaa ụgbọala site na Lagos ruo Toronto (Canada)
- Ọ ga-ewe gị ihe ruru 6 days na 16 hours iji gbaa ụgbọala site na Lagos ruo Syndey (Australia)
- Ọ ga-ewe gị ihe ruru 3 days na 16 hours iji gbaa ụgbọala site na Lagos ruo New York (US)
- Ọ ga-ewe gị ihe ruru 2 days na asatọ 8 iji gbaa ụgbọala site na Lagos ruo London (UK)
- Ọ ga-ewe gị ihe ruru 5 days na 7 hours iji gbaa ụgbọala site na Lagos ruo Beijing (China)
- Ọ ga-ewe gị ihe ruru 2 days na 10 hours iji gbaa ụgbọala site na Lagos ruo Berlin (Germany)
Ife n'ụgbọelu
- Ọ ga-ewe gị ihe ruru 11 hours na 19 minutes iji fee n'ụgbọelu site na Lagos ruo Toronto (Canada)
- Ọ ga-ewe gị ihe ruru 19 hours na 26 minutes iji fee n'ụgbọelu site na Lagos ruo Syndey (Australia)
- Ọ ga-ewe gị ihe ruru 10 hours na 41 minutes iji fee n'ụgbọelu site na Lagos ruo New York (US)
- Ọ ga-ewe gị ihe ruru 6 hours na 46 minutes iji fee n'ụgbọelu site na Lagos ruo London (UK)
- Ọ ga-ewe gị ihe ruru 15 hours na 28 minutes iji fee n'ụgbọelu site na Lagos ruo Beijing (China)
- Ọ ga-ewe gị ihe ruru asaa 7 na 1 minute iji fee n'ụgbọelu site na Lagos ruo Berlin (Germany)