Igbo Language: 'Akuzierela m ụmụakwụkwọ karịrị otu nde asụsụ a'
Ọtụtụ ụmụ Igbo na-ekwu na ịmụta asụsụ Igbo siri ike.
Mana onyenkuzi Rose Usoh kuzierela Igbo kemgbe afọ iri abụọ na abụọ kwuru na o nweghị onye kuziri ya etu esi asụ maọbụ etu esi ede
asụsụ Igbo.
O kwuru na ugbua, na ọ kuzierela ụmụakwụkwọ ruru otu nde na ụma etu e si ede ma na-asụ asụsụ Igbo site na akwụkwọ ọgụgụ o derela.
Akụkọ ndị ga-amasị gị:

