Traditional Retirement: 'Ịgba Ọtaọmụ bụ emume anyị ji emepe obodo' - Ndị Amaekpu Ohafia

Aha onyonyo, Traditional Retirement:'Ịgba Ọtaọmụ bụ ihe anyị emepe obodo' - Ndị Amaekpu Ohafia

N'emume ndị obodo Amaekpu Ohafia dị n'Abia Steeti mere bụ nke akpọrọ 'Ịgba Ọtaọmụ' bụkwara nke ndị okenye obodo ahụ ji ala ezumike nka.

Ọtụtụ n'ime ndị okenye kọwara etu ha ji arụ ọrụ mmepe obodo s'ite n'emume 'Ịgba Ọtaọmụ'.

Ha gosipụtara obi ọma ha n'ebe Chineke nọ n'inye ha ndụ rute oge ha lara ezumike nka n'ọrụ obodo.

Kirie ka ịhụ dịka emume a siri gaa.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị: