#SoundcityMVP: Ọnwa Burna Boy na-eti

Ebe foto si, @burnaboygram/@tenientertainer/@davidoofficial
Dika ka emechara emume SoundCity MVP Awards ,Burna Boy bụ oti egwu ama ama kpotechara ihe nrite ruru anọ.
Otu n'ime ya bụ ọkaibe n'ụmụnwoke ma-agụ egwu, ọkaibe n'egwu ndị etipụtara n'afọ 2018, ọkaibe n'egwu ndị mmadụ ka gee nti nakwa ọkaibe na oti egwu enwere n'Afịrika.
Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of Instagram post
Emume a ehibere na Lagos n'ụbọchị Jenụwarị ise ,2019 hụkwara ebe Teniola bụ nwanne Niniọla, otiegwu ama ama ritere ọkaibe na otiegwu ndị malitere itiegwu ọhụrụ n'Afirika.
Wizkid meriri dịka ọkaibe na onye ya ndị egwu ndị ọzọ na-agụkọ egwu.
Davido nwetere nrite ọkaibe n'egwu Pop ebe Patoranking nwetere ọkaibe na ihe onyonyo n'egwu nke afọ gara aga nakwa ndị ọzọ ritere ihe nrite a.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Ụfọdụ ihe ndị ọzọ mere n'ọgbakọ a mere ka soshal midia nwuru ọkụ:
Mama Burna Boy natara ihe nrite niile nwa ya nwetere ma gwa ụmụ Naijirịa ha dị nkwadobe maka egwu pụrụ iche ọkpọrọ "iwi ara"nwa ya ka ga-etiputere ha n'afọ a.
Mgbe okwu okwu Ebuka Obi-Uchedu bịara ịnye ndị ritere ihe oke ha , ndị mmadụ bidoro tuwe ya "Able God" ma werekwa uwe ya mee isiokwu.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2

End of X post, 3
Otiegwu Chinko Ekun tiputere ewgu akpọrọ "Able God" ji agbada chọọ ndị egwu ya mma. Nke a mere ka ndị mmadụ chee na ọ bụ maka okwu Toke Makinwa (okwu okwu n'igwe redio ama ama) kwuru maka
Ebuka Uchendu-Obi mgbe ọ nụrụ egwu "Able God".
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4
@officialGbanks kwuru na etu Chinko si kpọrọ ndị egwu ya bata n'ọgbọ masiri ya nke ukwu.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5
Akụkọ ndị ga-amasị gị: