Theresa May: Naịjirịa ọ bụ ala ndị ogbenye na-ezi okwu?

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

Ọ bụghịzị akụkọ na Ezenwaanyị Britein bụ Theresa May kwuru na Obodo Naịjirịa bụ Obodo nwere ndị kachasị daa ogbenye na mba ụwa niile.

Kama na kamgbe okwuchara ya, ụmụ Naịjirịa na-edepụta obi ha n'elu Soshal midia.

@ChNnadozie kwuru na okwu a bụ ihe ihere diri Obodo Naịjirịa.

@CAgwulonu kwuru na nani ebubo enweghị ike ime Naịjirịa Obodo kachasị daa ogbenye.

@NewtonEdogiawe1 kwuru na ọbụghị taa ka Naịjirịa bụ Obodo kachasị daa ogbenye.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: