You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ihe mberede ụgbọelu emela n' Amerịka
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1
Onye ọrụ ụgbọelu zuru ụgbọelu mmadụ anọghị n'ime ya n'ọdụụgbọelu Seattle Airport fepụ ma daa n'ike n'obodo mmiri gbara gburugburu dị nso.
Nwoke ahụ zupụrụ ma ụgboelu agha abụọ chụsoro ya.
O dobeghị anya ma nwoke ahụ ọ ka dị ndụ ugbua
Mana ndị uweojii mpaghara ahụ kwuru na ha echeghị na ọ bụ aka ọrụ ndị na-eyi ndụ egwu.
Ndị na-ahazi njem ụgbọelụ kwukwara na ha gbalịrị ịrịọ nwoke ahụ ka o feda tupu ụgbọelu ahụ adaa n'ike.Akụkọ ga-amasị gị