You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Onyeisi ụlọọrụ Inec Mahmood Yakubu akụwaala akụ oyibo nsugbe
Akụkọ ndị kachasị mkpa mere taa:
Akụkọ ndị dị mkpa n'ụtụtụ a:
Ihe nkiri na-eme n'ụlọomeiwu sineti ka kpụkwa ọkụ n'ọnụ.
Akụkọ apụtala na ndị sinetọ mmadụ iri anọ na asatọ debere aha ha n'akwụkwọ na ha akwadoghi ichutu Saraki na Ekweremadu.
BBC Igbo amaghị ka akwụkwọ a bụ eziokwu maka na anyị enwetaghị ya n'aka anyị.
Ebe ọzọ na Naịjirịa
Onyeisi ụlọọrụ Inec Mahmood Yakubu akụwala akụ oyibo nsugbe
O kwuru na ndị ntorobịa hie asaa n'anya jiri ọnụọgụgụ ha tụnyere otu onye vootu na 2019, ị mara na ha ga-ekwu onye ga-emeri.
Akụkọ mba ofesi
Agbanyeghi na a machiela ude na-eme mmadụ ọcha na mba UK, ndị mmadụ ka na-erekwa ya.
Otu ndị ahụ a jidere na mbụ ma taa ha ahụ bụkwa ndị ka na-ere ya bụ ude dị njọ n'ahụ mmadụ na UK
N'egwuregwu,
Chelsea ga-anọ ọnwa atọ tupu ha ebido ime nke ọma ọzọ.
Onye nkuzi ọhụrụ otu egwu bọọlụ Chelsea nwere bụ Maurizio Sarri ekwuola hoha na o nwereike iru ọnwa atọ tupu Chelsea akpawa ike ọzọ.
Sarri kwuru na asọmpi Iko Mbaụwa mere na ya na ndị ọgba bọọlụ ya enwebeghi mmekọ kamgbe.
Gere akụkọ mere n'ụtụtụ a n'otu nkeji:
Ihe nkiri nke taa: