Chi ji ehihie jie ka mmadụ itoolu, ụgbọala 54 gbara ọkụ na Legos
Ozi si n'aka otu gbatagbata nke Legọs steeti nke a kpọrọ Lasema n'aha ịchafụ ekwuola na mmadụ itoolu nakwa ụgbọala 54 bụ ihe gbara ọkụ n'Otedola Roundabout dị n'okporoụzọ si Legọs gawa Ibadan dịka ụgbọala bụ mmanụ ụgbọala gbara ọkụ.

Ebe foto si, Lasema
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Na mkparịtaụka ya na BBC nwere n'ekwenti, onyeisi ndị na-achịkọta nchekwa njem ụgbọala nke a kpọrọ FRSC n'aha ịchafụ bụ Hyginus Omeje kọwara ihe butere ihe mberede ahụ bụ na ụgbọala ahụ bụ mmanụ kwụpụrụ n'aka onye kwọ ya ga kụrụ ogbe dị n'akwa Otedola nke mere ka ihe o bu daa n'otu ume ahụ kwafuo, ma nwuru ọkụ n'otu ntabi anya.
" Ihe mere oge ndị mmadụ iji ala ahịa maọbụ ọrụ nke mere nke bụ na e nwere ụgbọala kwụkọrọ ọnụ n'ahịrị mere na ụgbọala 54 gbara ọkụ."
Ka ọ dị ugbua, ndị ọrụ gọọmentị dị iche iche dịka Lasema,Lasambus nakwa FRSC anọrọla ebe ahụ na-ebupụ ozu, ụgbọala ọgbụgbara ma na-enyere ndị merụrụ ahụ aka.

Ebe foto si, Lasema
Ngalaba na-ahụ maka nhazi ahịrị ụgbọala na Legọs steeti adụọla ndị njem ka ha hapu isi okporouzo gara Berger, Legos n'ihi nsogbu a dịka akụkọ na-ru anyị aka na-ekwụ na ihe mberede a akpọchiela ụzọ rue Third Mainland bridge.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2

End of X post, 3
Lee ihe ndị nọ ebe ọ mere na-ekwu maka ya:
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4

End of X post, 5

End of X post, 6

End of X post, 7