Inec: Bia were 'PVC' gị

Ndị ọrụ Inec

Ebe foto si, AFP

Nkọwa foto, Inec: Bia nara PVC gị
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Ngalaba na-ahụ maka ntuliaka na Naijiria bụ Independent National Electoral Commission (INEC) kwuru na ha akpọọla oku ka ndị debanyere aha ha n'afọ 2017 gaa nara akwụkwọ ntuliaka(PVC.)

Inec kwuru na akwụkwọ ndị tinyere aha ha maka ntuliaka bido n'ọwa Epreelụ rue Disemba afọ 2017 adịla maka mwere n'ụlọọrụ ha dị n'ọkpụrụọchịchị dị iche iche n'ala anyị.

Na mkparịtaụka onye ntaakụkọ BBC na onye Komishọna na Rivas steeti bụ Obo Effanga sị: "Anyị ebidola inye PVC. Akwụkwọ ndị niile tinyere aha ọhụrụ, ndị si ebe ha bi kwara gaa ebe ọzọ, ndị nke ha furu efu maọbụ mebie emebi maọbụ ndị asụpetaghị aha ha nke ọma maọbụ aha ha gbanwere, adịla."

Effanga gara n'ihu kwuo na dịka iwere akwụkwọ ntuliaka na-aga n'ihu, na ndebanye aha ka dịkwa ire.

Ka ọ dị ugbua ọtụtụ ndị ọnụ na-erụ n'okwu dịka onyeisiala Muhammadụ Buhari na onyeisi ụlọomeiwu Sineti bụ Bukola Saraki ekwuola mkpa ọ dị ka onye ọbụla ga were PVC ya iji kwupụta onye ha chọrọ ka ọ banye n'ọchịchị n'igwe okwu Twitter.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Skip X post, 2

End of X post, 2

Mana ụfọdụ ndị mmadụ na-egosi obi mwute na ọtụtụ ndị Naijiria akpọghị idebanye aha maka ntuliaka maọbụ iweta PVC ọrụ kama ha ji ọnụ ụkpọrọ atụ votu na Twitter

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

Cheta bidọ n'ọnwa April afọ gara aga, Inec nyere ohere ka ndị toruola afọ iri na-asatọ debanyere aha ha n'afọ iji nata akwụkwọ ikike isonye na ntuliaka(PVC.)

Akụkọ ga-amasị gị: