Lee ihe ndị mmadụ kwuru maka ncheta Biafra

Ahịa Aspanda dị na Legos

Ebe foto si, BOB

Nkọwa foto, Dịka ọtụtụ ahịa dị n'ala Igbo tọgbọ chakoo, ndị dị na Legọs dịka Aspanda ebe ọtụtụ nNdigbo na-azụ ahịa zụrụ ụbọchị Ncheta Biafra
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

Ọ fọrọ obere ihe ka obodo niile dị na ọwụwa anyanwụ Naịjirịa tọgbọ chakoo ebe ndị mmadụ nọrọ n'ụlọ iji cheta ụbọchị agha Biafra.

Anambra dara jim ebe ụfọdụ ụlọakụ emeyeghị mana Owerre n'Ụmụahịa biri ndụ ha ka o nweghị ihe mere.

Ọtụtụ ndị mmadụ gara n'igwe mbasa ozi dị ịcheịche ị kwu uche ha

Leee ya ebe a:

Ebumnuche igwe mmadụ

Ebe foto si, BBC IGBO/Facebook

Nkọwa foto, Ọ dị ụfọdụ mmadụu ụtọ n'obi ị cheta ụbọchị a

Mana ọ bụghị mmadụ niile kwenyere na ya bụ ihe:

ebumnuche ndị mmadụ

Ebe foto si, BBC IGBO/Facebook

Ụfọdụ ji ohere ahụ ekele Ojukwu bụ nwoke kpọrọ Biafra aha

uche ndị mmadụ

Ebe foto si, BBC Igbo/Facebook

@steveray2000 kwuru ihe ncheta agha Biafra ji dị mkpa n'elu Twitter

Skip X post
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post