Nwoke ekpebịela na ya agaghi alụzi nwanne ya

Ndi na agba akwụkwọ

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Chiadikobi siri na ọ bụ akwụkwọ nnsọ uka ya nyere ya ikike ịnụ nwanne ya

Chiadikobi Ezeibekwe bụ nwoke lụrụ nwanne ya nwannyi ekwuola na ya na ya anọghịzị.

Ezeibekwe bụ onye nkuzi nke ọnụọgụgụ n'obodo ha kwuru na nke a ebe ndị okorobịa n'obodo ha na-akwado ị chụpụ ya na ezinaụlọ ya n'obodo ahụ.

O kwuru na ya ga-esekọrọ aka n'ihe niile ọ na-eme gbasara ị lụ nwanne ya nwaanyị dị afọ 17.

Onye ụkọchukwu ndị ụka Katọlịk n'obodo ahụ bụ Ignatius Onwuatuegwu kwuru na a ga-achụ aja dịka e kwuru na-akwụkwọ nsọ ijii gbaluọ arụ Chiadikobi mere.

Ọ dị ka Ezeibekwe a na-ewe sa ọtụtụ mmadụ iwe ebe ọ sị na 'ị gbalụ arụ a apụtyaghị na m ga-alaghachị ụka Katọlịk'.

Akụkọ pụtara na-ekwu na Ezeibekwe bụ bụ onye nsọ ndị ụka Katọlịk oge gara a ga.

Ọlụrụ ya na nwanne ya lụrụ butere ezigbote ọgbaghara na Ekwulobia nke mere ka agba ụlọuka ha nọ me omume agbam Akwukwọ a ọkụ.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Akara ntụ-ntụ