You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Samsung Galaxy S9: Na-arụ karị anya mmadụ
Ụlọ ọrụ na-arụpụta ekwentị di icheiche a kpọrọ Samsung ekwuola na ekwentị ọhụrụ nke ụlọ ọrụ ha bụ Galaxy S9 na-arụ ọrụ karịa anya mmadụ.
Mana Samsung kwuru na ọ bụ n'ọnwa Maachị ka ekwentị ọhụrụ nke a ga-abata n'ahịa.
Ekwentị ndị ohụrụ a ga-apụta na agwa dị icheiche. Ị ga-ejikwa tekịnụzụ a na-akpọ 'facial recognition' kpọghe maọbụ kpọchie kwa ekwentị gi.
Ihe ọhụrụ Galaxy S9 nwere ike ị mee
- Samsung kwuru na dual aperture bụ ihe dị n'ime ekwenti ọhụrụ a.
- O nwere ike ị seta foto mmadụ na ihe dị na ọchịchị
- O nwere ike ịnụ ma ị za olu gị
- O nwekwara ike ị kwụsị lata oge ị nyere gị aka seta foto dị nma