Ramaphosa na-ekwusizi ka ọndụ Zuma ọ Kwapụkwapụ

Uwa agbala ANC gharị maka ihe ha na Jacob Zuma ga eje maka nchụda ha chọrọ ị chụda ya n'oche ọchịchị mba South Africa.

Osote onyeisiala bụ Cyril Ramaphosa sịrị na ya bụ ihe bụ odudu bere na njọ, "a ga akpachapụ anya egbu ya".

"Ama m na unu chọrọ ka ọ bee nke taa n'echị". Ihe ka Ramaphosa zara ndị biara nchete ọmụmụ narị afọ Nelson Mandela.

Ebụbọ mpu na aghụghọ a na ebọ Zuma karịrịakarị kemgbe ọ rigoro ọkwa ọchịchị afọ itọlị garaaga.

African National Congerss sịrị na ndị isi ha ga ezukọ ụbọchị Monday (12-2-18) ị kpabị isiokwu gbasara Jacob Zuma.

Onye nta Akụkọ BBC bụ Andrew Harding na-eche na ndị isi ahụ ga a si Zuma rituo ngwangwa.