Nigerian Sumo Wrestler: Ihe mere m jiri gbaa mgba Sumo na Japan - Emeka Okeke (Baba Mutum)

Aha onyonyo, Etu m siri bụrụ onye nke atọ n'ụwa niile na mgba Sumo - Emeka Okeke (Baba Mutum)

Akụkọ etu Emeka Okeke eji C-to-C maọbụ Baba Mutum mara siri gaa mba Japan ma turu ugo na mgba Sumo.

Ọ bụ onye nke atọ na mba ụwa niile oge ọ na-agba ya bụ mgba.

Emeka Okeke Sumo Wrestling
Nkọwa foto, Baba Mutum gbagburu mgba nkịtị tupu ọ banye nke Sumo

Ọ kọọrọ BBC Igbo etu njem ya siri bido ma ihe mere o jiri kwụsị ịgba mgba Sumo ma bido ụlọọrụ na-ahụ maka ibu sị mba ofesi.

Lee akụko ya ebe a.

Ndị mere akụkọ a bụ Chigozie Ohaka na Vining Ogu