Erosion in Enugu state: 'Ndị ụka gbutuchara ukwu osisi mere ka idemmiri bakwute anyị'
Idemmiri abụghị ihe obodo ọbụla chọrọ ihụ na be ha mana ọ bịarala ndị Okwe Ngwo dị n'Enugu steeti.
Ha na-ebo ndị ụka ha kwuru gbuturu ukwu osisi ebubo ịbụbatara ha ya bụ Idemmiri.
Etu ọ dị ugbua, ụwa gbara ha ghariị makana ha amaghị ihe ha ga-eme.
Akụkọ ndị ga-amasị:


