Igbo Music: Etu ọja si agwa mmadụ na mmụọ okwu

Aha onyonyo, Onye ọja Gerald Eze

Ihe a bụ ajụjụ Gerald Eze jụrụ ka obidoro ịkọwa usoro ọja.

Ọja bụkwanụ ihe egwu di Igbo kemgbe gbuo.

O so na ngwa egwu omenala nabatara ọfụma.

Dịka onye na-akuzi egwu na mahadụm, Gerald Eze mụrụ ọja ruo n'isi ya, mana ọ sị na ọbụghị sọsọ nke agụtara n'akwụkwọ ka ya ma, makana ndị okenye gbunyere ya asọ n'ọnụ.

Lee okwu na emume o ji bịa.

Akụkọ ga-amasị gị: