Aga m agụ egwu n'eluigwe - Nwaanyị na-agụ egwu n'ahia

Aha onyonyo, Achọrọ m ịgụ egwu n'eluigwe - nwaanyị na-agụ egwú n'ahia

Jenny Kenny bụ agbara nwaanyị ụbọ akwara bekee na-agara ozi. Egwu ya na-atọchi ntị nke bụ na Jenny kwetere n'egwu ya na-agwọ ọrịa.

Nwaanyị a dị agbata afọ iri ise na iri isii ji egwu ya agbasa oziọma Chineke na ahịa, odo ụgbọala nakwa ebe ndị ọzọ. Were anya gị gbaara onwe gị ekeresimesi na Ọgọst.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: