'Naịra puku 150 nne m nyere m abụrụla nde nde'

Aha onyonyo, Frank Edwards: Ọ bụghị egwu ka m kwadoburu ịgụ

Frank Edwards bụ onye na-eti egwu ụka ama ama, gwara BBC Igbo etu naịra puku 150 nne ya nyere ya si mee ya ọgaranya.

Ọ gwakwara anyị ihe mere o ji bido tiwe egwu na etu o si mata Don Moen n’etiti ihe ndị ọzọ.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ga-amasị gị: