Ndị Igbo na-ekwu na Igbo agaghị enweta ọchịchị Naịjirịa na 2019
Ka a na-akwadọ ntuli aka nke 2019, ụmụ Igbo na-etinye ọnụ n'okwu banyere ya bụ emume.
Ndị BBC Igbo gbara ajụjụ ọnụ kwusiri ike na Igbo agaghị achịta aja na 2019, ọkachasị ma ọ bụrụ na ọ bụ oche onyeisiala ka ha na-achọ.
Lee ihe ha kwuru ebe a.

Akụkọ ga-amasị gị:
