Ụmụnwaanyị na-agba egwu kama ime ntuliaka n'Imo steeti
Ha kwuru na ọ ga-akara ha mma ịgba egwu kama ibinye aka n'akụkọ maka na ntuliaka ha mere na mbụ amịtaghị mkpụrụ ọbụla.
Ha kwukwara na "agụrụ na-agụ anyị" ma kwuo na ha amaghịkwa na a na-eme ntuliaka.