Eji m ụbọ Bekee m akwalite egwu ifo na omenala Igbo - Chinyere Ifechukwu
Egwu Chinyere Ifechukwu na-eju isi ozi, ọkachasị etu osi erotere mmadụ egwu ifo a na-agụ na nwata.
Mana ihe kachasị mee ka egwu ya pụọ iche bụ ngwa egwu oji akwalite ya.
Ọ sị na uche ya bụ na o dị mkpa ị hu na omenala Igbo bụ ihe digidere.
Gee ya nti n'elu:
Akụkọ ndi ọzọ ga-amasị gị
Mana ihe kachasị mee ka egwu ya pụọ iche bu ngwa egwu oji akwalite ya.
Ọ sị na uche ya bụ na o dị mkpa ị hu na omenala Igbo bụ ihe digidere.
Gee ya nti n'elu: