Elisha Abbo : Ndị uweojii amalitela inyocha ụra ọ mara nwaanyị

Ebe foto si, Elisha Ishaku Abbo/Twitter
Senetọ na-anọchite Adamawa-North bụ Elisha Ishaku Abbo arịọla ụmụ Naijiria, Ụlọomeiwu Ukwu, otu PDP na nwaanyị ọ mara ụra mgbaghara.
N'ozi o wepụtara na Twitter ụbọchị Wenezde, Abbo kwuru ka onye ọbụla gbara ya n'ihi na "ọ bụrụ mmehie adịghị, mgbaghara agaghị adị."
Ọ gara n'ihu gwa nwaanyị ọ mara ụma sị, "na agbanyeghị ihe i mere m, ekwesịghị m ime gị ihe m mere gị."
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Cheta na Elisha Abbo mara nwaanyị ụra n'ọdọahịa ebe a na-ere ihe egwuregwu ndị okenye.
Igwe mmadụ pụtara mee ngagharịwe n'isi ụlọọrụ ndị uweojii n' Abuja ụbọchị Wenezde na-akpo oku ka ndị uweojii nwuchie Abbo maka iti nwaanyị ihe.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
Ihe ndị uweojii na-eme maka ụra Elisha Abbo mara nwaanyị
Onyeisi ndị uweojii Naijiria bụ Abubakar Adamu nyere ntuziaka ka ndị ọrụ ya nwụchie ma nyocha Abbo maka ihe o mere.
Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii okwu n'ọha bụ Frank Mba na onyeisi ndị uweojii bụ Mohammed Adamu enyela iwu ka-eme ezigbo nyocha banyere ya bụ okwu.
Abbo gbaburu isi akwara mbụ na-ekwu na onye ya tiri ihe mejọrọ nwanne ya.

Ebe foto si, Elisha Abbo /Facebook
Cheta na umụ Naijiria chịrị ọkụ wunyere Elisha Abbo n'ahụ maka ịma nwaanyị aka ntị chara ọkụ n'ọdọahịa ihe egwuregwu ndị okenye dị na Banex Plaza, Abuja.
Ihe ahụ mere n'abalị 11 nke ọnwa Maachị mana aha Abbo bidoro wubere na soshal midia ụbọchị Tuzde, abalị abụọ nke ọnwa Julai ka ụlọọrụ ntaakụkọ Premium Times wepụtara ihe onyonyo maka ya.
Ihe onyonyo ahụ gosiri Abbo ebe ọ mara nwaanyị ụra ugboro ugboro maka isi ya "obi gị dere jụụ' dịka ọ na-abara onye na-ere ihe n'ọdọahịa ahụ mba.
Akụkọ kwuru na Abbo na ụmụnwaanyị atọ banyere ọdọahịa ihe egwuregwu ndị okenye ịzụ ihe.
Mana na egbughị oge, otu n'ime ụmụnwaanyị ahụ bidoro gbọwa agbọ.
Nke mere ka onye na-ere ahịa gwa ya na o kwesiri ịgbọ agbọ ahụ na mbara, na ọ bụghị n'ọdọahịa ya ebe ọ bụghị nwata.
Okwu ahụ mere Abbo bido bowe ndị nwe ọdọahịa ebubo na o nwere ihe ha tinyere na ntụoyi ha nke mere ka onye ya na ya so rịawa ahụ.
Onye nwe ahịa sara ya sị na ọ bụrụ otu ahụ, onye ọbụla nọ ebe ahụ kara agabiga otu ihe ahụ.
Okwu ahụ bulitere ndọrịtaụka n'etiti ha abụọ, nke mere ka enyi onye ọdọahịa rịọwara ya ka o dere jụụ, o were saa ya ụra dị ọkụ.
Ndị uweojii bụ ndị Abbo kpọrọ ekwenti nọrọ ebe ahụ dịka ka ọ na-akụ nwaanyị ahụ ihe tinka kụrụ pan mana ha egboghị ọgụ.
Oge BBC Igbo kpọrọ ya n'ekwe ntị ịnụrụ olu ya, Abbo kwetara na ya bụ ihe mere.
O kwuru na ya mere nke ahụ iji bọtara nwanne ya nwaanyị, onye e tiri ihe ọbọ.
"Ihe a bụ ihe mere tupu m banye n'ọchịchị. Ọ bụ ndị iro ndọrọndọrọ ọchịchị na-akpara m nkata ọjọọ palitere ya bụ okwu."
Gee ihe o kwuburu n'uju ebe a:
Ihe ụmụ Naijiria na-ekwu:
Ọtụtụ ụmụ Naijiria akatọọla Senetọ Abbo maka ibi nwaanyị aka.
Amnesty International kpọrọ oku ka ndị uweojii lebanye okwu ahụ anya.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3
Abike Dabiri, onyeisi ngalaba gọọmenti na-ahụ maka ndị nọ na mba ndị ọzọ kpọrọ oku ka a kpụpụ ya ụlọikpe.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 4
Onye ojeozi Goodluck Jonathan bụ Reno Omokri kpọkuru PDP ha ha kaatọ agwa Abbo, na o kwesịghị ịbụ onye omeiwu Naijiria.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5

End of X post, 6
Femi Fani Kayode, obnye nwere agba na PDP kpọọ oku ka ndị uweojii nwuchia ya.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 7
Otiegwu a ma ama bụ Banky W kwuru na ọ dị mkpa ilezi anya na ụdị ndị a na-ahọpụta ịbanye ụlọomeiwu.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 8
Onye ihe nkiri a ma ama bụ Kate Henshaw sị ihere megbuo Senetọ ahụ maka iti mmadụ ihe.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 9