Elisha Abbo: Abike Dabiri akpaliela ndọrịtaụka maka APC na PDP

Ebe foto si, Abike Dabiri/ Elisha Abbo/Twitter
Ụmụ Naijiria eriela Abike Dabiri na ndụ maka ibuga okwu gbasara Senetọ Elisha Abbo mara nwaanyị ụra n'okwu otu ndọrọndọrọ ọchịchi.
Ihe onyonyo fegharịrị na soshal midia ụbọchị Tuuzde gosiri ebe Senetọ Elisha Abbo mara nwaanyị ụra chara ọkụ n'ọdọahịa.
N'itinye ọnụ n'okwuahụ, Abike Dabiri sịrị na "ọ bụkwa nwoke 'PDP' a sịrị na o meriri otu n'ime ụmụnwaanyị ndị omeiwu anyị nwere ugwu bụ Senatọr Binta Masi Garba."
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Okwu ahụ ọ tụpụrụ kpasuru ọtụtụ ndị mmadụ iwe na soshal midia ma mee ka ha bido ndọrịtaụka ndị ka mma n'etiti APC na PDP dịka o siri gbasa ileba anya n'agwa ọjọọ ndị otu pati ha kparala.
Kedụ ndị ka mma na itinye anya na mmehie ndị otu ha; APC ka ọ bụ PDP?
Ya bụ ndọrịtaaụka mere aha Abike Dabiri na Ganduje ji na-ewu na soshal midia dịka ndị mmadụ na-arụtụ aka agwa ọjọọ ndị nọ n'APC kparala nke ndị otu ha emeghị ihe ọbụla banyere ya nakwa ihe ndị PDP kwuru makaa onye otu ha.
Ha kwuru na Abike Dabiri na ndị otu pati APC na-agbado mmehie ndị pati ha aja, ma nwere opi afụ nke ndị pati PDP.
@Papadonkee, @DRmuzoic nakwa @tonyeray33 nyere ọmụmatụ gọvanọ Ganduje nke ihe onyonyo fegharịrị gosiri ebe ọ na-afọnye ego n'akpa akwa ya nakwa Omo-Agege onyee eboro ebubo izu ọfọ ụlọomeiwu.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2

End of X post, 3

End of X post, 4
Ihe ndị PDP kwuru maka agwa Elisha
Ọtụtụ ndị PDP welitere isi gụnyere Atiku Abubakar, Reno Omokri na Femi Fani Kayode katọrọ agwa Senetọ Elisha Abbo sị na ọ bụ ihe jọgburu udele, sigbuo nkapị.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 5

End of X post, 6

End of X post, 7
Ha kpọrọ oku ka ndị uweojii lebanye ya anya ma nye nwaanyị ndụmọdụ ka ọ gba Abbo akwụkwọ n'ụlọikpe.
Pati PDP n'onwe ya katọkwara agwa onye otu ha kpara sị na "o nweghị onye ṅụjuru mmiri ara afọ ga-akpa ụdị agwa ahụ."
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 8
Ha rụtụrụ aka na