Anyị anụghị mgbe Ortom sị ndị mmadụ che ndụ ha

Buhari na ndị Benue

Ebe foto si, @MBuhari/Twitter

Nkọwa foto, Ortom na Buhari nwere ọgbakọ n'ọnwa gara aga.
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Ndị uweojii na Benue steetị si na ha agaghị sa okwu Govanọ na-achị Benue steetị bụ Samuel Ortom kwuru banyere ogbu mmadụ na-esote ọgbaghara ndị ọkọugbo na ndị ọchị ehi ebe ahụ.

Ndị ntaakụkọ di icheiche na Naịjirịa na-akọ na Ortom, na ebe o na-ekwuokwu na radio na Makọdị ụnyahụ, si ndị mmadụ ha chọwa etu ha ga eji zọ ndu ha ma ha na ndị ogbu mmadụ zukọ.

Mana BBC jụru onyeisi ndị uweojii na steetị ahu bụ Fatai Owoseni ihe ha hụru n'okwu a a na-asị na Ortom kwuru, o wee si na ya enweghi ike itinye ọnụ na okwu a maka ọnụghi ihe Ortom kwuru.

Onye na ekwuchitere Ortom bụ Tever Akase kwenyere na ihe Oweseni kwuru ka o sị na ya amaghi maka okwu a sị Ortom kwuru.

Tever gara na ilu wee kọwa na ma ruo ugbua, a na egbu mmadu na ime obodo na steeti ahụ.

BBC jụrụ ha maka okwu onye na-ekwuchitere uweojii na Naịjirịa kwuru maka Ortom ụnyahụ mgbe ọ gara isa ajụjụ na Channels TV, o wee si na ndị uweojii kwesiri ịkọwa ihe ha na-eche wee kwuo ụdịrị okwu a.

Ọ sikwa na ya amaghịzi ma gọvano ya o onwekwara nchekwa na steetị ahụ.

BBC gbara mbọ inwete onye na ekwuchitere uweojii Jimoh Moshood.

Anyị na-ele akụkọ a anya, ọzị ọzọ pụta, anyi ga-ewetara ụnu ya.

Mana, na social media ndị madu na-ata Jimoh Moshood ụta maka ihe okwuru na Channels TV

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Skip X post, 2

End of X post, 2

Ndị ome iwu nta nke Naịjirịa tinyekwara ọnụ wee si ka a chụọ Jimoh Moshood na ọrụ.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

Akụkọ ọzọ social media bu bụ na Gọvanọ Rivers steetị bu Nyesom Wike jere ikenne Ortom maka ndị a sị na ọchụ ehi gburu n'obodo ahụ.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4