Erica Nlewedim: 'M nweta ohere ịlaghachị ụlọ 'Big Brother' agaghị m aṅụbiga mmanya oke'
"M nweta ohere ịlaghachị ụlọ 'Big Brother' agaghị m aṅụbiga mmanya oke."
Nke a bụ okwu si n'ọnụ Ngozi Nlewedim e ji Erica mara n'ụlọ Big Brother Naija nke afọ 2020.
Erica gwara BBC Igbo ihe bụ nnukwu mwute ya gbasara emume ahụ o so wee mee nke a chụpụrụ ya na ya n'ihi ịkparị Laycon bụ onye otu ya.
O kwutukwara maka Laycon nakwa etu ọyị ya na Kiddwaya sokwa mee emume ahụ si aga ugbua ha niile pụtarala n'ụlọ ahụ.
Gere ihe o kwuru n'uju ebe a dịka ihu ya bu sọ ọchị.
Ndị mere akụkọ a bụ Nnamdi Agbanelo na Chimezie Ucheagbo.