Atiku abụghị onye Naijiria - APC

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 3

Atiku abụghị onye Naijiria- APC

Atiku Abubakar

Ebe foto si, @atiku/Twitter

Otu APC ekwuola na Atiku Abubakar bụ onye zọrọ ọkwa onyeisiala na ntuliaka 2019 abụghị onye Naijiria, ya mere na o kwesịghị isonye na ntuliaka ahụ.

Nke a bụ ọsịsa APC na akwụkwọ nke otu PDP na Atiku onye fere ọkọloto pati ahụ gbara n'ụlọikpe pụrụ iche e hiwere maka ntuliaka.

Cheta na PDP na Atiku kwuburu na ha jiri vootu 1,615,302 merie na ntuliaka ahụ nke mere ha jiri gbaa APC na Buhari akwụkwọ n'ụlọikpe.

Mana APC gbajọkwara nkwupụta PDP na ha nwetara mpụtara ntuliaka ọkwa onyeisiala nke bụ ezigbo ya nke gosiri na ha meriri na ntuliaka ahụ.

Na nkọwa ya, otu onye ọkaiwu bụ Ifeanyị Olumba kwuru na ọ bụ APC ka ọ dịri ịkọwa etu Atiku esighị bụrụ onye Naijiria.

"Tupu ọ pụta ịzọ ọkwa ọchịchị, ọ gara usoro e si eme ihe tupu ya pụta ka onye ga-azọ ọkwa, e lebera gị anya ,fuchaa gị, were sị na o ruru gị ịzọ."

"Kedụ ihe a ga-eji ekwu na ọ bụghị onye Naijiria ugbua? Cheta na ọ bụbu Osote Onyeisiala."

Ihe ụmụ Naijiria na-ekwu maka ebubo a

Ebubo ọhụrụ APC boro Atiku akusuru ọtụtụ ụmụ Naijiria iwe.

Ọnụ na-ekwuru PDP bụ Kola Ologbodiyan kwuru na ebubo APC dịka onye ndị ezinaụlọ ya boro ebubo na o zuru anụ n'ite ofe, ọsịsa ya bụrụ "ị bụghị onye ezinaụlọ anyị"

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

@JibrinIbrahim na-ajụ etu Atiku siri bụụzia onye Cameroon dịka APC siri kwuo ọ pụtara na Naijiria ga-ekere Adamawa kennye na ndị Cameroun dịka e siri kennye ha Bakassi.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

@Miz Carzorla1 kwuru na Atiku rụrụ ọrụ ọtụtụ afọ na Kọstọm nakwa na ndọọndọọ ọchịchị ma kwadokwa Buhari n'afọ 2015 mana oru oge ọ ga-achọ nke bụ nke ya, ọ bụrụ onye mba ọzọ.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

@diisaasilver na-ekwu na ihe ya na-ahụta n'okwu APC bụ na Atiku meriri mana awo ya oke ya n'ihi na ọ bụ onye mba ọzọ.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

@Dadiyata kwuru na ọ bụ obi na-amapụ ndị APC na Atiku siri ọnwụ inweta oke ruru ya na ntuliaka e mere.

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 5

Mana ụfọọ̄ụ dịka @chuckObidimma jiri ya malite ime ndị APC akaje

Skip X post, 6
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 6

Ebe ụfọdụ dịka Retsonbiz kwụnyere APC. o kwuru na ọ bụ ahịa Atiku tụrụ site na-ịgba akwụkwọ na-ekwu maka asambodo Buhari lọkwutere ya.

Skip X post, 7
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 7

Onye bụ onye Naijiria?

Ọkaiwu Ulumma kwuru na onye Naijiria bụ:

1. Onye nne ya maọbụ nna ya bụ onye Naijiria."

2. Nwoke Naijiria bi mba mụta nwa ya na nwaanyị abụghị onye Naijiria

3. Gọọmentị obodo na-enye dịka 'Green Card' Amerika.

_______________________________________________________________________________________________________________________________________