FEMA: Ndị bi Abuja, egwu alaọmajijiji atụla ụnụ

Okwute Zuma

Ebe foto si, Getty Images

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Ngalaba na-ahụ maka gbatagbata nke mpaghara Abụja a kpọrọ FCT Emergency Management Agency (FCTFEMA) na Bekee, ekwuola n'ezie na e nwere alaọmajijiji n'isi obodo Naijiria.

Ha rịọrọ ndị bi ebe ahụ ka ha wetuo obi ala, ghara ịgba ọsọ gbakwuru ọdachi.

Alaọmajiji mere n'isi ụtụtụ Fraide n'ihe dịka elekere isii nke ụtụtụ dịka o mechara n'abalị abụọ gara aga.

O nweghị akụkọ a nụrụla banyere mmebi maọbụ ọdachi ọbụla mana ọtụtụ ndị bi n'Abuja na-eti mkpụ na 'ụlọ ha na akwa ha na-ama jijiji.'

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Skip X post, 2

End of X post, 2

Skip X post, 3

End of X post, 3

Na nkọwa ha, @FctFema kwuru na alaọmajijiji ahụ erughị nke ga-ebutenwu ọdachi na Naijiria n'ihi na ala Naijiria anọghị na mpaghara mba na-enwe alaọmajijiji.

FCTfema kọwara na ọ bụ mmekpa ahụ metụtara okwute dị n'ime ala nke si n'igwupụta ọnatarachi dị n'ime ala kpatara alaọmajijiji ahụ.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

Skip X post, 5

End of X post, 5

Maap Abuja ebe Alaọmajijiji
Akara ntụ-ntụ

Ụzọ ga-esi chekwa onwe gị n'alaọmajijiji

FCTFema dọrọ aka na ntị ka ndị mmadụ mee ihe ndị a iji chekwa onwe ha:

1. Dere duu, atụla ụjọ

2. Ọ bụrụ na ị nọ n'ime ụlọobibi, gaa n'ọnụmara nwere ezi nchekwa, tukwuru ala n'okpuru oche maọbụ okpokoro ma jidesie ya ike.

3. Anọla nso na mpio na ihe ndị nwere ike ịda.

4. A kpọkwara oku ka ndị ọrụ gọọmentị lebanye anya n'ihe mere.

5 Ọ bụrụ na ị nọ n'iro, chọọ ebe adịghị nso n'ụlọ maọbụ osisi maọbụ igwe ọkụ na eriri ọkụ latrik.

6. Ọ bụrụ na ị nọ n'ime ụgbọala, kwụsịlata ụgbọ gị ma kwọrọ ya gaa ebe nwere efe, nọrọ n'ime ya were rue oge ọmajijiji ga-akwụsị.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị: