Female Pilot: O nweghị ihe ọzọ m kaara ime karịa ịnya ụgbọelụ
Ngozi Idigbe bụ nwaada Igbo si Ilaa na Delta Steeti bụ onye guru soshịọlọji na mahadum dị na Naijirịa.
Akụkọ dị na ndu nwaagbọghọ a bụ na ọ mechere ga mụọ ka esị anya ụgbọelụ ndị njem.
Ka ọ dị taa Ngozi nwere ike ịbụ onye mbụ bụ nwaanyị na anya ụgbọelụ na mpaghara Illah.
Lee ka o siri malite.
Ndị mere akụkọ a: Chris Sanctus Okereke, Vining Ogu na Adline Okere