You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ihe ndị mmadụ na-ekwu maka Champịọns League nke abalị a
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1
Ndị hụrụ egwuregwu bọọlụ n'anya n'ụwa niile na-atụ anya oke ihe ga-eme n'abalịa dịka Liverpool ga-ezute Real Madrid.
Liverpool na Real Madrid bụ otu abụọ tozuruoke ịgba asọmpi nke ikpeazụ, bụ nke ga-adị n'abalị a.
Ọtụtụ ndị mmadụ na-akwado otu n'ime egwuregwu abụọ ndị a ekwuola obị ha gbasara asọmpi.
Ha mere nke a site n'akara twitter ha dị icheiche. Gụrụ ihe ụfọdụ ha kwuru;