You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Imo Governorship Election Results: Etu mpụtara ntuliaka ọkwa gọvanọ Imo, Kogi na Bayelsa sị kwụrụ ugbua
Dịka ntuliaka ọkwa Gọvanọ na-aga n'ihu na steeti Imo, Kogi nakwa Bayelsa, ndị mmadụ na-atụ anya ihe ga-abụ mpụtara ntuliaka ndị a.
BBC Igbo ga na-egosi mpụtara ntuliaka ndị a dịka ụlọọrụ na-ahazi ntuliaka bụ Independent National Electoral Commission (Inec) ga na-akpọpụta ha.