Imo Governorship Election Results: Etu mpụtara ntuliaka ọkwa gọvanọ Imo, Kogi na Bayelsa sị kwụrụ ugbua

Ebe foto si, Uzodimma/Athan/Anyanwu/Ejiogu
Dịka ntuliaka ọkwa Gọvanọ na-aga n'ihu na steeti Imo, Kogi nakwa Bayelsa, ndị mmadụ na-atụ anya ihe ga-abụ mpụtara ntuliaka ndị a.
BBC Igbo ga na-egosi mpụtara ntuliaka ndị a dịka ụlọọrụ na-ahazi ntuliaka bụ Independent National Electoral Commission (Inec) ga na-akpọpụta ha.
Mpụtara ntuliaka gọvanọ Imo
Mpụtara ntuliaka ọkwa gọvano Kogi

Ebe foto si, Facebook
Mpụtara ntuliaka ọkwa gọvanọ Bayelsa

Ebe foto si, Facebook





