Igbo Jews: Otụtụ ihe ndị Igbo na ndị Juu nwekọrọ n'omenala ha

Aha onyonyo, Igbo Jews: Otụtụ ihe ndị Igbo na ndị Juu nwekọrọ n'omenala ha

O nwere ihe jikọrọ ndị Igbo na ndị Juu sị mba Izrel?

BBC Igbo gara gbaa otu ndị Juu bi na mpaghara ugwu Naịjirịa maka nke a.

Lee ihe ha sara anyị n'uju.

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị:

Ọrụ a si n'aka Chiemela Mgbeahuru na Jessica Nwankwo