World Sight Day: Isi m kpuru egbochighi ịgụru PhD na mahadum UNN - Akumas Uche Kalu
Akumas Uche Kalu dị naanị afọ ise oge o kpuru isi.
Ọ bụ amaghị ama ka o ji sụọ anya ya n'igwe nne ya ji ahụ anụ n'usekwu.
Mana taa, Akumas Uche Kalu agụọla akwụkwọ dị elu, na-emezi nzere ọkammụta nke Bekee na-akpọ PhD.
Akomas bụka onye na-agụ egwu a ma ama.
Ọ kọọrọ BBC Igbo etu o si malite njem agụmakwụkwọ ya, nakwa etu o si emeri ọdachi niile ọ na-ezute n'ụzọ.
Ndị mere akụkọ a bụ Chiagozie Nwonwu, Vining Ogu, na Chiemela Mgbeahuru.



