Lee nwoke nwere ọrụsị na-akuziri ndị ọrụsị ịrụ akpụkpọ ụkwụ
Okechukwu Anthony Chukwu ekweghi ka ọrụsị ya nọchiere ya ụzọ n'ịgba mbọ.
Ọ bụkwa onye na-enye ndị ọrụsị ibe ya aka ịmụta ọrụ aka iji nye onwe ha nri kama ịnọ n'ụzọ arịọ arịrịọ.
Lee ihe ọ gwara BBC Igbo mgbe anyị na ya kparịtụrụ.
Ndị rụrụ ya bụ onyoonyo bụ Chiagozie Nwonwu na Vining Ogu

