Mozambique Secret Cult: Kedụ ndị bụ ndị otu ekperima a na-akpọ onwe ha 'Sons of Mocimboa'?

Aha onyonyo, Onye bụ 'Sons of Mocimboa' na-eyi ndị Mozambique egwu?

Ogbugbu na ntọ na ịgba ụlọ ọkụ abụrụla njirimara ndị ekperima n'obodo Cabo Delgado na mpaghara ugwu Mozambique.

Amabeghi ihe mere otu a akpọrọ 'Sons of Mociambo' ji akpa mkpa mkpa a.

Lee ihe nnyocha Africa Eye chọpụtara maka ha.