Sex for Grades: Onye nkuzi Unilag na-enye ụmụakwụkwọ nsogbu iji dinaa ha amala n'ọnya

Aha onyonyo, Ọka mmụta Boniface Igbenehue

Ugboro ugboro ka ụmụakwụkwọ ụmụnwanyị na mahadum dị na mpaghara ọdịda anyanwụ Afrịka na-ekwu na ndi nkuzi ha na-enye ha nsogbu iji dinaa ha.

Mana mgbe ụfọdụ, ndị mmadụ anaghị ekwetacha ihe ha na-ekwu.

BBC 'Africa Eye' mere nnyocha pụrụ iche iji mata ma ihe dị otu a ọ na-eme n'ezie.

Ihe anyị hụrụ juru anyị anya, dịka ị ga-ahụ n'ihe onyoonyoo ahụ dị n'elu.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: