Africa Eye: Ndi na-ezu nwa
Ka otu onwa gachara, BBC Africa Eye eweputala agba abụọ nnyocha banyere mgbere ụmụaka yiri ọtụtụ mmadụ egwu na Kenya. Ọtụtụ n'ime umụaka a bu ndị ezuru ezu, ebe ndị ọzọ bụ ndị ezinaụlọ ha ji aka ha ree. Ego ole a na-ere ụfọdụ ụmụaka na-abụ nwa ntọntọ ihe.
Ọ bụ nne ụfọdụ rere ha,
N'ime nnyocha ọhụrụ a, Africa Eye tinyere uche n'akụkọ otu nwaanyị nọ n'etiti ụbịam an ndị a na-atụ mgbere ụmụaka.