Regina Daniels: "A maghị m ihe ndị mmadụ ji akọrọ m ọnụ"

Aha onyonyo, Regina Daniels ekwuola maka ọtụtụ ihe ndị mmadụ kpụ n'ọnụ maka ya

Regina Daniels bụ onye na-eme ihe nkiri Nollywood ama ama ekwuola maka etu imụta nwa si gbanwe ndụ ya.

O kwukwara ihe mere ọtụtụ ndị ntoroọbịa Igbo anaghị amụta Igbo n'oge.

Gere ihe ndị ọzọ o kwuru ihe mere o ji belata aka n'ịnara agwa ugbua n'ihe nkiri Nollywood ugbua.

Ọrụ a si n'aka Nnamdi Agbanelo na Jessica Nwankwo

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: