Ọ bụ Fada Mbaka kwuru na oge ọrụ m erugo - Onye Eze Jesus

Aha onyonyo, Aka na-asa ụchụ

Onye Eze Jesus bụ onye na-ekpere ndị mmadụ ekpere na-ewu ewu na Soshal Midia na BBC Igbo nwere mkparịta ụka.

Ọ zara ajụjụ maka kepukepu na gọọmentị nwuchiri ya, ma zaa kwa ajụju maka etu o si ekpere ndị mmadụ ekpere nke kpalịrị iwe ọtụtụ ndị mmadụ ọkachasị na soshal Midia.