Crayfish Business: Njem 'crayfish na-aga site n'osimiri ruo n'ọdọahịa
Ịsha bụ crayfish bụ otu n'ime akụrụngwa ndị dị mkpa e ji esi nri ka ọ dị ụtọ.
Ndị na-akụ azụ na mba mmiri kọwara etu ha si akụta ya site n'osimiri ma ghee ya maka iji e si nri.
Usoro ndị ịsha na-agabiga gụnyere; ịkụta ya na mmiri, ịgbasa ya, ịhụkpọ, ịgba ya n'akpa ma buru ya gaa ahịa.
Kirie usoro ndị a n'uju;
Ndị mere akụkọ a: Chris Sanctus Chukwudi Okereke na Adline Okere